Ekele n’aha Onye-nwe-anyi Jizos kraist!
Jizos Kraist bu Onye-nwe-anyi, nye madu nile.ma i na-asu asusu bekee ma o bu asusu Igbo.
Senti Banabas Choochi choro inabata madu nile, ‘site na mba nile, ebo nile, madu nile na asusu nile (Mkpuhe isi asaa, amaokwu nke itolu)
O buru na i na-asu asusu Igbo, biko kpoturu otu onye na ndi n’eje ozi na Senti Banabas bu Ven Noble Felix Ihejirika.
Ven Noble Felix Chijioke Ihejirika si na Dayosis nke Orlu. Noble bu di Uchechi, ha nwere umu ato- Divine Evidence, Divine Covenant na Divine Victory.
Akara mkpoturu ya no na okpuru:
Ven. Noble Felix Chijioke Ihejirika-noblefeli@gmail.com
Ministry for Igbo Speakers
Greetings in the name of our Lord Jesus Christ!
Jesus Christ is Lord, for all people, whether we speak English or Igbo!
And St Barnabas Church seeks to welcome people ‘from every nation, tribe, people and language’ (Revelation 7:9)
If you speak Igbo, please contact one of the St Barnabas Ministry Team, the Ven. Noble Ihejirika
The Ven. Noble Felix Chijioke Ihejirika is from the diocese of Orlu. Noble is married to Uchechi and they have three children – Divine Evidence, Divine Covenant and Divine Victory.
His contact details are below:
The Ven. Noble Felix Chijioke Ihejirika – noblefeli@gmail.com